Psalms 119
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
69Nʼagbanyeghị na ndị mpako a gbasaala okwu ụgha techie m, ana m eji obi m niile na-edebe ụkpụrụ gị.
Recommended Reading