bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
1 Chronicles 24
1 Chronicles 24
Igbo 2006
← Chapter 23
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 25 →
1
Ekè-kwa-ra umu Eron òkè nile ha. Umu-ndikom Eron; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.
2
Nedab na Abaihu we nwua n'iru nna-ha, ha enweghi kwa umu-ndikom: Eleeza na Itama we buru ndi-nchu-àjà.
3
Devid we kè ha, ya na Zedok, onye sitere n'umu Eleeza, na Ahimelek, sitere n'umu Itama, dika ihe-nlekọta-ha si di n'òfùfè-ha.
4
Ewe chọta ọtutu umu Eleeza ibu ndi-isi nke ndikom di ike kari umu Itama; ewe kè ha otú a: umu Eleeza nwere ndi-isi ulo nke ndi bu nna iri na isi; umu Itama nwe-kwa-ra asatọ, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.
5
Ewe kè ha n'ife-nzà, ndi Eleeza na ndi Itama n'otù; n'ihi na ndi-isi ebe nsọ di, na ndi-isi nke Chineke, ndi sitere n'umu Eleeza na n'etiti umu Itama.
6
Shemaia nwa Netanel, bú ode-akwukwọ, onye sitere na ndi Livai, we de ha n'akwukwọ n'iru eze, na ndi-isi, na Zedok, bú onye-nchu-àjà, na Ahimelek nwa Abaiata, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-nchu-àjà na nke ndi Livai: otù ulo nna nke Eleeza ka ejidere, ejide-kwa-ra otù nke Itama.
7
Ife-nzà mbu we putara Jehoiarib, nke-abua putara Jedaia;
8
nke-atọ putara Harim, nke-anọ putara Seorim;
9
nke-ise putara Malkija, nke-isi putara Mijamin;
10
nke-asa putara Hakoz, nke-asatọ putara Abaija;
11
nke-iteghete putara Jeshua, nke-iri putara Shekania;
12
nke-iri-na-otù putara Elaiashib, nke-iri-na-abua putara Jakim;
13
nke-iri-na-atọ putara Hupa, nke-iri-na-anọ putara Jeshebeab;
14
nke iri-na-ise putara Bilga, nke-iri-na-isi putara Imea;
15
nke-iri-na-asa putara Hezia, nke-iri-na-asatọ putara Hapizez;
16
nke-iri-na-iteghete putara Petahia, nke-orú putara Jehezkel;
17
nke-orú-na-otù putara Jakin, nke-orú-na-abua putara Gamul;
18
nke-orú-na-atọ putara Delaia, nke-orú-na-anọ putara Maazia.
19
Ndia bu ihe-nlekọta-ha ifè òfùfè-ha, ibà n'ulo Jehova, dika ikpé-ha si di site n'aka Eron nna-ha, dika Jehova, bú Chineke Israel, nyere ya iwu.
20
Ma nke umu Livai ndi fọduru: nke umu Amram, Shubael; nke umu Shubael, Jehdeia.
21
Nke Rehabia: nke umu Rehabia, onye-isi bu Ishia.
22
Nke ndi Izha, Shelomot; nke umu Shelomot, Jahat.
23
Umu-ndikom Hebron kwa; Jeria, bú onye-isi, na Amaraia, bú nke-abua, na Jehaziel, bú nke-atọ, na Jekameam, bú nke-anọ.
24
Umu-ndikom Uziel, Maika; nke umu-ndikom Maika, Shamia.
25
Nwa-nne Maika, Ishia: nke umu-ndikom Ishia, Zekaraia.
26
Umu-ndikom Merari; Mahli na Mushi: umu-ndikom Jaazia; Beno.
27
Umu-ndikom Merari; nke Jaazia, Beno, na Shoham, na Zakua, na Ibri.
28
Nke Mahli; Eleeza, onye nēnweghi umu-ndikom.
29
Nke Kish; umu-ndikom Kish, Jerahmeel.
30
Umu-ndikom Mushi kwa; Mahli, na Ida, na Jerimot. Ndia bu umu ndi Livai, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.
31
Ndia fe-kwa-ra nzà, ọbuná dika umu-nne-ha, bú umu Eron, fere, n'iru Devid, bú eze, na Zedok, na Ahimelek, na ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi-nchu-àjà na nke ndi Livai; ulo nke ndi bu nna nke onye-isi ọbuná dika nke nwa-nne-ya nke-ntà.
← Chapter 23
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 25 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29