bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
1 Chronicles 8
1 Chronicles 8
Igbo 2006
← Chapter 7
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 9 →
1
Benjamin we mua Bela, bú ọkpara-ya, na Ashbel, bú nke-abua, na Ahara, bú nke-atọ;
2
na Noha, bú nke-anọ, na Rafa, bú nke-ise.
3
Bela we nwe umu-ndikom; Ada, na Gira, na Abaihud;
4
na Abishua, na Neaman, na Ahoa;
5
na Gira, na Shefufan, na Huram.
6
Ndia bu kwa umu-ndikom Ihud: ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi na Geba, ha we me ka ha je biri na Manahat:
7
na Neaman, na Ahaija, na Gira, onye ahu mere ka ha je biri n'ala ọzọ; ọ mua Uza na Ahaihud.
8
Shaharaim we mua umu n'ọhia Moab, mb͕e o zilagasiri ha; Hushim na Baara bu ndinyom-ya.
9
O we site na Hodesh, bú nwunye-ya, mua Jobab, na Zibia, na Misha, na Malkam;
10
na Jeuz, na Shakia, na Miama. Ndia bu umu-ya ndikom, ha bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna.
11
O site-kwa-ra na Hushim mua Abaitub na Elpaal.
12
Umu-ndikom Elpaal; Iba, na Misham, na Shemed; onye ahu wuru Ono na Lod, na umu-obodo-ya:
13
na Beria, na Shema; ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna nke ndi bi n'Ajalon, ha onwe-ha mere ka ndi bi na Gat b͕alaga;
14
na Ahio, na Shashak, na Jeremot;
15
na Zebadaia, na Arad, na Eda;
16
na Maikael, na Ishpa, na Joha, bú umu-ndikom Beria;
17
na Zebadaia, na Meshulam, na Hizki, na Heba;
18
na Ishmerai, na Izlia, na Jobab, bú umu-ndikom Elpaal;
19
na Jakim, na Zikri, na Zabdi;
20
na Elienai, na Ziletai, na Eliel;
21
na Adaia, na Beraia, na Shimrat, bú umu-ndikom Shimai;
22
na Ishpan, na Iba, na Eliel;
23
na Abdon, na Zikri, na Henan;
24
na Hananaia, na Ilam, na Antot a;
25
na Ifdeia, na Penuel, bú umu-ndikom Shashak;
26
na Shamsherai, na Sheharia, na Atalaia;
27
na Jaareshia, na Elaija, na Zikri, bú umu-ndikom Jeroham.
28
Ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna n'osuso-ọmumu nile ha, ndi-isi. Ndia biri na Jerusalem.
29
Ma nime Gibeon ka nna Gibeon biri, bú Jeiel, aha nwunye-ya bu Meaka:
30
nwa-ya, bú ọkpara, bú Abdon, na Zua, na Kish, na Beal, na Nedab;
31
na Gedoa, na Ahio, na Zeka.
32
Miklot we mua Shimea. Ha onwe-ha we so kwa umu-nne-ha biri na Jerusalem, na ncherita-iru umu-nne-ha.
33
Nea we mua Kish; Kish mua Sọl; Sọl mua Jonatan, na Malki-shua, na Abinadab, na Eshbeal.
34
Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika.
35
Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tarea, na Ehaz.
36
Ehaz we mua Jehoada; Jehoada we mua Alemet, na Azmavet, na Zimri; Zimri we mua Moza:
37
Moza mua Binea; Rafa bu nwa-ya, Eleasa nwa-ya, Azel nwa-ya:
38
Azel nwere umu-ndikom isi, ndia bu kwa aha-ha; Azrikam, na Bokeru, na Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Henan. Ndia nile bu umu-ndikom Azel.
39
Umu-ndikom Ishek nwa-nne-ya nwoke kwa; Ulam, bú ọkpara-ya, na Jeush, bú nke-abua, na Elifelet, bú nke-atọ.
40
Umu Ulam we buru ndi-dike bu dìnkpà, ndi-ọb͕a-uta, ha nwe-kwa-ra ọtutu umu-ndikom, na umu umu, ọgu asa na iri. Ndia nile sitere n'umu Benjamin.
← Chapter 7
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 9 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29