bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 10
Job 10
Igbo 2006
← Chapter 9
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 11 →
1
Ike ndum agwuwo nkpuru-obim; Ka m'rapuru onwem ntamum; Ka m'kwue okwu n'idi-ilu nke nkpuru-obim.
2
M'gāsi Chineke, Amalam ikpe; Me ka m'mara ihe kpatara I ji som se okwu.
3
Ọ̀ di Gi nma ka I meb͕ue nmeb͕u, Ka I ju ndọb͕u-n'ọlu nke ọbu-aka-Gi abua, We mukwasi ìhè na ndum-ọdu ndi nēmebi iwu?
4
Ọ̀ bu anya anu-aru ka I nwere, Ma-ọbu na I nāhu dika madu si ahu?
5
Ọ̀ bu dika ubọchi madu si di ka ubọchi-Gi di? Ma-ọbu arọ-Gi, hà di ka ubọchi madu,
6
Na I nāchọ ajọ omumem, Nāju kwa ase nmehiem?
7
Ọ bu ezie na I mara na adighm-emebi iwu; Ọ dighi kwa onye ọ bula nānaputa n'aka-Gi.
8
Aka-Gi dozirim, we kpuam Ka m'buru otù buruburu; ma I nēlodam.
9
Biko, cheta na dika urọ ka I kpuworom; Ì gēme kwa ka m'laghachi n'ájá?
10
Ọ̀ bughi dika miri-ara ka I nāwusim, Me ka m'raru araru dika cheese?
11
Akpukpọ-aru na anu-aru ka I yikwasirim, Were kwa ọkpukpu na akwara kpam dika ákwà.
12
Ndu na ebere ka I meworo ka m'nwe, Nlekọta-gi edebewo kwa mọm.
13
Ma I zoro ihe ndia n'obi-Gi; Amawom na nka di n'aka-Gi:
14
Ọ buru na emehiewom, I nēlezikwam anya, I gaghi-agupukwam n'ajọ omumem.
15
Ọ buru na emebiwom iwu, ahuhu dirim; Ọ buru kwa na abum onye ezi omume, m'gaghi-eweli isim elu; Ebe nlelìm juworom afọ, Ya na ilekwasi nwedam anya.
16
Ọ buru kwa na isim ewelie onwe-ya n'elu, dika ọdum nke nāb͕ọ uja ka I nāchu ntám: I we laghachi gosi Onwe-gi onye di ebube megidem.
17
I nēme ka ndi-àmà-Gi di ọhu n'irum, Nēme kwa ka nkpasu-iwe-Gi ba uba n'ebe m'nọ; Nb͕anwe na usu-ndi-agha di n'ebe m'nọ.
18
N'ìhi gini kwa ka I ji me ka m'si n'àkpà-nwa puta? M'gēkubìwori ume, ọ dighi kwa anya gāhum.
19
Dika agāsi na ọ dighi mb͕e m'nọ, otú a ka m'gādi; Site n'afọ nnem rue ílì ka agēbum.
20
Ùbọchim adighi ole-na-ole? rapu kwa, Dopu Onwe-gi n'ebe m'nọ, ka m'we b͕asa irum nwantī,
21
Tutu alam, ghara kwa ilaghachi, Rue ala ọchichiri, na onyinyo ọnwu;
22
Ala oké ọchichiri, dika oké ọchichiri onwe-ya; Ala onyinyo ọnwu, nke usoro nādighi ya, Ebe ọmumu-ìhè di kwa ka oké ọchichiri.
← Chapter 9
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 11 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42