bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 29
Job 29
Igbo 2006
← Chapter 28
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 30 →
1
Job we malite itu ilu-ya ọzọ, si,
2
Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na adim dika m'si di n'ọnwa gara aga, Dika n'ubọchi nile mb͕e Chineke nēdebem;
3
Mb͕e o nēnwu n'elu isim, bú oriọna-Ya, Ìhè-Ya ka m'nēji eje ije n'ọchichiri;
4
Otú m'diri n'ubọchi ihe nāgaram nke-ọma, Mb͕e ìzù nzuzo Chineke dikwasi ulo-ikwūm;
5
Mb͕e Onye puru ime ihe nile nānọyerem, Mb͕e umu-ntakirim nọrom buruburu;
6
Mb͕e ewere miri-ara-ehi raru araru sa nzọ-ukwum nile, Mb͕e oké nkume nāwuputaram miri-iyi nke bu nání manu!
7
Mb͕e m'puru je rue ọnu-uzọ-ama n'akuku obodo, Mb͕e m'nēdozi ebe-ọnọdum n'amá,
8
Umu-okorọbia hurum, zobe onwe-ha, Ndi kara nká biliri, guzo;
9
Ndi-isi kwubìri okwu nile ha, Tukwasi ọbu-aka-ha n'ọnu-ha;
10
Anubìri olu ndi-ndú, Ire-ha rapa-kwa-ra n'okpo-ọnu-ha;
11
N'ihi na nti nurum, we kpọm onye ihe nāgara nke-ọma; Anya hu-kwa-ram, we b͕aram àmà:
12
N'ihi na m'mere onye ewedara n'ala nke nētikum ka o wepuga onwe-ya, Ya na nwa-nb͕ei, bú onye nēnweghi onye nēyere ya aka.
13
Ngọzi nke onye nāla n'iyì nābiakwasim: M'nēme kwa obi nwayi di-ya nwuru ka o tie nkpu ọṅù.
14
Ezi omume ka m'yiri dika uwe, o we werem yikwasi onwe-ya: Ezi ikpém di ka uwe-nwuda na ákwà-ike-n'isi.
15
Anya ka m'ghọro n'ebe onye-ìsì nọ, Ukwu n'ebe onye-ngwurọ nọ ka m'ghọ-kwa-ra.
16
Nna ka m'buru ndi-ob͕eye: Okwu-ikpé m'nāmaghi kwa, anamegwuputa ala-ya.
17
M'we tijie ikiri-ezé nke onye ajọ omume, Si n'ezé-ya tupu anu ọ dọb͕uru.
18
M'we si, N'akwum ka m'gēkubì ume, Dika ájá ka m'gēme kwa ka ubọchim ba uba:
19
Awasawo nkpọrọgwum n'ebe miri di, Igirigi gānọ kwa ọnọdu-abali n'alakam:
20
Nsọpurum di ọhu nimem, Utam gāb͕anwe kwa ọhu n'akam.
21
Mu ka madu gere nti, we chere, Ha nānọ kwa dū inu ndum-ọdum.
22
Mb͕e okwum gwusiri, ha adighi-ekwu kwa okwu-ha nke ub͕ò abua; Okwum nābukwasi kwa ha dika miri-ozuzo.
23
Ha nēcherekwam dika esi echere miri-ozuzo; Ha saghepu-kwa-ra ọnu-ha dika ọ bu inara miri-ozuzo ikpe-azu.
24
M'chìa ha ọchì, ha adighi-ekwere; Ha adighi-eme kwa ka ìhè irum da.
25
M'nārọputa uzọ-ha, nọdu kwa ka onye-isi, Biri kwa dika eze si ebi n'usu-ya, Dika onye nākasi ndi nēru újú obi.
← Chapter 28
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 30 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42