bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 33
Job 33
Igbo 2006
← Chapter 32
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 34 →
1
Ma otú ọ di, biko, Job, nuru okwum nile, Ṅa kwa nti okwum nile.
2
Biko, le, asaghewom ọnum, Irem ekwuwo n'okpo-ọnum.
3
Okwu-ọnum nile gēkwuputa izi-ezi nke obim: Ihe eb͕ub͕ere-ọnum mara ka ha kwuworo n'idi-ọcha.
4
Mọ nke Chineke emewom, Iku-ume nke Onye puru ime ihe nile nēme kwa ka m'di ndu.
5
Ọ buru na i puru, zaghachim; Do okwu-gi n'usoro n'irum, guzo onwe-gi.
6
Le, mu onwem di ka i si di n'ebe Chineke nọ: Site n'urọ ka akpurum, ọbuná mu onwem.
7
Le, oké ujọm agaghi-eme ka i tua egwu nke-uku, Nbigide-akam agaghi-adi kwa arọ́ n'aru-gi.
8
N'ezie i kwuwo na ntim, Olu okwu nile ka m'nānu kwa, si,
9
Mu onwem di ọcha n'obi, nēnweghi njehie; Onye nācha ucha ka m'bu, ajọ omume adighi kwa nimem:
10
Le, ihe iji jum aju ka Ọ nāchọputa, Ọ nāgum n'onye-iro n'ebe Ọ nọ;
11
O nētiye ukwum abua nime ọtọsi, Nēlezi kwa okporo-uzọm nile anya.
12
Le, ọ bu na nka ka i nābughi onye ezi omume; m'gāza gi: N'ihi na Chineke di uku kari madu.
13
Gini mere i ji so Ya se okwu, Si na Ọ dighi-aza okwu bayere ihe ọ bula Ọ nēme?
14
N'ihi na otù ub͕ò ka Chineke nēkwu, E, ub͕ò abua, ma madu adighi-ariba ya ama.
15
Na nrọ, bú ọhù nke abali, Mb͕e oké ura nādakwasi madu, N'itu-òrù-ura n'elu ihe-ndina;
16
Mb͕e ahu ka Ọ nēkpughe nti madu, Nākachi kwa idọ-aka-na-nti-ha akàrà,
17
Ime ka madu si n'omume-ya wezuga onwe-ya, Na isi n'ebe onye di ike nọ kpuche npako;
18
Ọ nēb͕ochi nkpuru-obi-ya n'ida n'olùlù, Ọ nēb͕ochi kwa ndu-ya n'igabiga site n'ihe-agha.
19
Abawo-kwa-ra ya nba n'ihe-nb͕u n'elu ihe-ndina-ya, Ya na ilu-ọ̀gù nādigide adigide n'ọkpukpu-ya nile:
20
Nri we nāsọ ndu-ya oyi, Ihe-oriri nke ọ nāchọsi ike nāsọ kwa nkpuru-obi-ya oyi.
21
Anu-aru-ya nāgwusi, ewe ghara ihu ya anya; Ọkpukpu-ya nile nke anādighi-ahu anya aputawo kwa n'elu.
22
Nkpuru-obi-ya we nābiaru nso olùlù, Ndu-ya nābiaru kwa nso ndi nēme ka anwua.
23
Ọ buru na mọ-ozi anọ n'akuku ya, Bú onye-nsughari, otù onye n'etiti nnù ndi-mọ-ozi abua na ọgu iri, Igosi madu izi-ezi-ya;
24
Ọ gēme-kwa-ra ya amara, si, Dọputa ya n'irida n'olùlù, Achọtawom ihe-nb͕aputa.
25
Anu-aru-ya gādi ọhu kari nke nwata Ọ nālaghachiru ubọchi okorọbia-ya:
26
Ọ nāriọ Chineke aririọ, ihe-ya we nātọ Ya utọ; O we were iti-nkpu-ọṅù hu iru-Ya: O we nyeghachi madu ezi omume-ya.
27
Ọ nābù abù n'iru madu, si, Emehiewom, me kwa ihe ziri ezi ka ọ buru ajọ omume, Ma ọ baghm n'ihe:
28
Ọ b͕aputawo nkpuru-obim n'igabiga ba n'olùlù, Ndum gēle kwa ìhè.
29
Le, ihe ndia nile ka Chineke nālu, Ub͕ò abua, ma-ọbu ub͕ò atọ, n'ebe madu nọ,
30
Ime ka nkpuru-obi-ya si n'olùlù lata, Ka ewe were ìhè nke ndu nye ya ìhè.
31
Job, ṅa nti, gem nti: B͕a nkiti, na mu onwem gēkwu.
32
Ọ buru na okwu adi n'ọnu-gi, zaghachim: Kwue, n'ihi na ọ dim utọ igu gi n'onye ezi omume.
33
Ọ buru na okwu adighi, gi onwe-gi gem nti: B͕a nkiti, na m'gēzi gi amam-ihe.
← Chapter 32
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 34 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42