bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 36
Job 36
Igbo 2006
← Chapter 35
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 37 →
1
Elaihu we nēkwu kwa, si,
2
Cherem nwa mb͕e ntà, m'gēkwuputa-kwa-ra gi; N'ihi na okwu ọzọ di ikwuru Chineke.
3
M'gēsi n'ebe di anya bute ọmuma-ihem, Ọ bu kwa Onye kpurum ka m'gēnye ezi omume.
4
N'ihi na n'ezie ọ bughi okwu-ugha ka okwum nile bu: Onye zuru okè n'ọmuma-ihe nọyere gi.
5
Le, Chineke di ike, Ọ dighi-aju kwa onye ọ bula: Ọ di ike n'ike nke obi.
6
Ọ dighi-edebe ndu nke onye nēmebi iwu: Ma Ọ nēnye ndi ewedara n'ala ezi ikpé.
7
Ọ dighi-esepu anya-Ya n'aru onye ezi omume: Ma ọbuná n'ebe ndi-eze nọ n'oche-eze Ka Ọ nēme ka ha nọkwasi rue mb͕e ebighi-ebi, ha we di elu.
8
Ma ọ buru na ejide ha n'udọ̀ nke nweda-n'ala, Dika ndi ekeworo ab͕u nime nkpọrọ-ukwu;
9
O we nēgosi ha ọlu-ha, Na njehie nile ha, na ha nēme onwe-ha ndi di ike megide Ya.
10
O nēkpughe kwa nti-ha idọ ha aka na nti, Ọ si ha si n'ajọ ihe laghachi.
11
Ọ buru na ha anu, we fè Ya òfùfè, Ha gēme ka ubọchi nile ha gwusia n'ọdi-nma, Me kwa ka arọ nile ha gwusia n'ihe-utọ.
12
Ma ọ buru na ha adighi-anu ha gāla n'iyì site n'ihe-agha, Kubìe ume nēnweghi ọmuma-ihe.
13
Ma ndi emeruru obi-ha emeru nēdo iwe n'obi: Ha adighi-etiku Chineke mb͕e O keworo ha ab͕u.
14
Nkpuru-obi-ha nānwu na nwata, Ndu-ha nāla kwa n'iyì n'etiti ndi edoro nsọ ikwa iko.
15
Ọ nādọputa onye ewedara n'ala na nweda-n'ala-ya. Ọ nēkpughe kwa nti-ha nime nmeb͕u.
16
Ọbuná otú a ka Ọ ràraworo gi isi n'ọnu nkpab͕u Ba n'ebe sara mbara, nke ebe di nkpa nādighi n'okpuru ya; Ndọba ihe-oriri nke table-gi gējuputa kwa n'abuba.
17
Ma i juputawo n'okwu-ikpé nke onye nēmebi iwu: Okwu-ikpé na ezi ikpé nējide gi.
18
N'ihi na lezie anya ka ọnuma ghara irafu gi site n'otiti-ihe; Ekwe-kwa-la ka iba-uba nke ihe-nb͕aputa wezuga gi.
19
Ọ̀ gēdo àkù-gi n'usoro ka i ghara inọ na nkpà? Ma-ọbu ume nile nke ike-gi?
20
Ekusila ume ike ibiaru abali, Bú mb͕e ndi di iche iche nārigo n'ọnọdu-ha.
21
Lezie anya, echela ajọ ihe iru: N'ihi na nka ka i rọputaworo kari nweda-n'ala.
22
Le, Chineke nēme Onwe-ya ka Ọ nọ n'elu n'ike-Ya: Ònye bu onye-ozizí dika Ya?
23
Ònye wereworo uzọ-Ya leta Ya? Ma-ọbu ònye siworo, I mewo ajọ omume?
24
Cheta ka i me ọlu-Ya ka ọ di uku, Bú nke madu bùworo abù bayere ya.
25
Madu nile elewo ya anya; Madu nēlegide ya site n'ebe di anya.
26
Le, Chineke di uku, ayi amaghi kwa Ya; Ọnu-ọgugu arọ-Ya enweghi kwa ngwuputa.
27
N'ihi na Ọ nēsepu nkpuru miri, Nke nāghọ miri-ozuzo diri alulu-Ya:
28
Nke mbara-ígwé nāwuda, nātasa madu n'uba.
29
Ọzọ, ọ̀ di onye nāghọta nb͕asa igwe-oji Nbib͕ọ nke ulo-ntu-Ya?
30
Le, Ọ b͕asawo ìhè-Ya n'elu ya; Ebe dikarisiri omimi nke oké osimiri ka O kpuchiwo-kwa-ra.
31
N'ihi na ndia ka O ji nēkpe ndi nile di iche iche ikpe; Ọ nēnye ihe-oriri n'uba.
32
Ọ jiwo ìhè kpuchi ọbu-aka-Ya abua; We nye ya iwu imegide onye nēmegide Ya.
33
Nkpọtu-ya nēgosi ihe bayere Ya, Gosi kwa anu-ulo ihe bayere Onye nārigo.
← Chapter 35
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 37 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42