bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 34
Job 34
Igbo 2006
← Chapter 33
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 35 →
1
Elaihu we nāza, si,
2
Ndi-amam-ihe, nurunu okwum nile; Ndi mara ihe kwa, ṅanun nti.
3
N'ihi na nti nānwa okwu nile, Okpo-ọnu nēdetu kwa ihe-oriri.
4
Ka ayi rọputara onwe-ayi ikpé: Ka ayi mara n'etiti onwe-ayi ihe di nma.
5
N'ihi na Job siri, Abum onye ezi omume, Ma Chineke ewezugawo ikpém:
6
M'gēkwu okwu-ugha megide ikpém? Ọnyá-àkum adighi ngwọta, ọ bu ezie na njehie adighi.
7
Òle madu di ka Job? Ọ nāṅu ichì-ọchì dika miri,
8
Nēso kwa ndi nālu ajọ ihe ga ije, buru onye ejikọtara ya na ha, O we so ndi nēmebi iwu jeghari.
9
N'ihi na ọ siri, Ọ dighi ihe ọ bara madu Mb͕e ihe Chineke nātọ ya utọ.
10
N'ihi nka, unu ndi nwere obi, genum nti: Ya buru Chineke ihe-árú, bú imebi iwu; Ya buru kwa Onye puru ime ihe nile ihe-árú, bú ime ajọ omume.
11
N'ihi na ọlu madu ka Ọ gākwughachi ya, Na dika uzọ nwoke si di, otú a ka Ọ gēme ka ọ huta.
12
E, n'ezie, Chineke agaghi-emebi iwu, Onye puru ime ihe nile agaghi-eme kwa ka ikpé buru ajọ omume.
13
Ònye mere Ya onye-nlekọta uwa? Ma-ọbu ònye doro elu-uwa dum madu bi?
14
Ọ buru na Ọ tukwasi ya obi-Ya, Ọ buru na Ọ chikọta mọ-ya na iku-ume-ya n'ebe Ọ nọ;
15
Anu-aru nile gēkubìkọ ume, Mdu gālaghachi kwa n'ájá.
16
Ma ọ buru na i nwere nghọta, nuru nka: Ṅa nti olu okwum nile.
17
Ọzọ, onye nākpọ ezi ikpé asì, ọ̀ gāchi achi? Ma-ọbu ì gāma Onye ezi omume di ike ikpe?
18
Àgāsi eze, Gi onye jọb͕uru onwe-gi? Àgāsi ndi amara aha-ha, Unu ndi-nmebi-iwu?
19
Àgāsi kwa Ya otú a, bú Onye nādighi-ahu ndi-isi iru-ọma, Nke nādighi-amata kwa ọgaranya kari onye nēnweghi ike? N'ihi na ọlu nke aka-Ya ka ha nile bu.
20
N'otù ntabi-anya ka ha gānwu, ọbuná n'etiti abali; Anēme ka ndi ahu me nkpatu, ha nāgabiga kwa, Anēwezuga kwa onye di ike, nēweghi aka ọ bula.
21
N'ihi na anya-Ya dikwasi uzọ nile nke madu, Nzọ-ukwu-ya nile ka Ọ nāhu kwa.
22
Ọ dighi ọchichiri di, ọ dighi kwa onyinyo ọnwu di, Ebe ndi nālu ajọ ihe gēzo onwe-ha.
23
N'ihi na Ọ dighi-atukwasi madu ihe ọzọ, Ọ bu nání ijekuru Chineke n'ikpé.
24
O nētijisi ndi di ike, ma ngwuputa-ala-ya adighi, Ọ we neguzo ndi ọzọ n'ọnọdu ha.
25
N'ihi ya Ọ nāmata ọlu nile ha; O we nēkpù ha iru n'abali, ewe zọpia ha.
26
Dika ndi nēmebi iwu ka O tiworo ha aka N'ọnọdu ndi nāhu ha anya;
27
N'ihi na ha esiwo n'iso Ya wezuga onwe-ha, Ha eweghi kwa uche le uzọ-Ya nile anya:
28
Ime ka iti-nkpu nke onye nēnweghi ike biarue Ya ruo, Iti-nkpu nke ndi ewedara n'ala ka Ọ nānu kwa.
29
Mb͕e Ya onwe-ya nēme ka anọ jū, ònye gāma kwa ikpe? Mb͕e O nēzobe iru-Ya, ònye gēkiri kwa Ya? Ma ọ bu n'ebe mba nọ, ma-ọbu n'ebe madu nọ, n'otù aka ahu:
30
Ka madu emeruru emeru we ghara ibu eze, Ka ndi nēsiri ndi ahu ọnya we ghara idi.
31
N'ihi na ọ̀ di onye ọ bula siworo Chineke, Eburuwom ahuhu, m'gaghi-eme ajọ omume ọzọ:
32
Ihe m'nāhughi, Gi onwe-gi zím ya: Ọ buru na emewom ajọ omume, m'gaghi-eme kwa ya ọzọ?
33
Ọ̀ bu site n'ebe i nọ ka Ọ gākwughachi, nke i nāju ya? N'ihi na gi onwe-gi gārọputa, ọ bughi mu onwem: Ma ihe i maworo, kwue ya.
34
Madu ndi nwere obi gāsim, Ha na nwoke ọ bula mara ihe nke nēgem nti:
35
Job, ọ bughi n'ọmuma-ihe ka o nēkwu, Okwu-ya nile adighi kwa n'inwe-uche.
36
Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na anwa Job rue mb͕e ebighi-ebi, N'ihi na ọ nāzaghachi dika ajọ madu.
37
N'ihi na ọ nātukwasi njehie n'elu nmehie-ya, Ọ nāku aka-ya abua n'etiti ayi, Nēme kwa ka okwu-ya ba uba megide Chineke.
← Chapter 33
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 35 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42