bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 16
Job 16
Igbo 2006
← Chapter 15
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 17 →
1
Job we za, si,
2
Anuwom ọtutu ihe dika ihe ndia: Ndi-nkasi-obi nēweta ọnọdu ọjọ ka unu nile bu.
3
Òkwu nke bu nání ifufe gēnwe ọgwugwu? Ma-ọbu gini nēme gi ka i di irè, na i nāza okwu?
4
Ka mu onwem kwu kwa okwu dika unu; Ọ buru na nkpuru-obi-unu adi n'ọnọdu nkpuru-obim, M'gēnwe ike ijikọta okwu imegide unu, Na ifufe isim imegide unu.
5
M'gēwere ọnum b͕a unu ume, Nmeghari eb͕ub͕ere-ọnum gēb͕ochi kwa ihe-nb͕u-unu.
6
Ọ buru na ekwuem, adighi-eb͕ochi ihe-nb͕um: Ma ọ buru na arapum, gini gēsi n'arum la?
7
Otú ọ di, ub͕u a O mewo ka ike gwum: I mewo ka nzukọm nile ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu.
8
I we jisiem ike, ọ ghọwo ihe-àmà megidem: Ọtita-arum we nēbili imegidem, Ọ nāzam n'iru.
9
Iwe-ya adọkawom O we kpọm asì; Ọ takwasiwom ikekere ezé-Ya: Onye-nkpab͕um nāchichapu anya-Ya n'arum.
10
Ha asaghepuwo ọnu-ha n'arum, Were ita-uta tiem aka na ǹtì: Ha nāchikọzu onwe-ha n'otù imegidem.
11
Chineke nēmechibidom uzọ nye ndi ajọ omume, N'aka ndi nēmebi iwu ka Ọ nātubàkwam.
12
Anọm n'udo, O we mebiem; Ọzọ, O jidewo olum, piajisiam, Me ka m'biliere Onwe-ya ibu ihe O dotara ib͕a àkú.
13
Àkú-Ya nile dim buruburu, Ọ nāb͕awa akurum, Ọ dighi-enwe kwa ọmiko n'arum; Ọ nāwusi òlùlùm n'ala.
14
O nētipúm ntipú n'elu ntipú-ibe-ya; Ọ nāb͕akwasim dika dike.
15
Ákwà-nkpe ka m'dukọtaworo n'elu akpukpọ-arum, Turughari mpim n'ájá.
16
Irum nācha ọbara-ọbara site n'ikwa-ákwá, Na mbubere-anyam ka onyinyo ọnwu di kwa;
17
Ọ bughi n'ihi na ihe-ike di n'ọbu-akam, Ekperem di kwa ọcha.
18
Ala, ekpuchila ọbaram, Ka ọnọdu ghara idiri iti-nkpum.
19
Ọbuná ub͕u a, le, n'elu-igwe ka Onye-àmàm nọ, Onye nēkwurum nọ kwa n'ebe di elu.
20
Ndi-eyìm bu ndi nākwam emò: Ma ọ bu n'ebe Chineke nọ ka anyam nātusisi anya-miri;
21
Ka otù onye we so Chineke ruara madu uka, Dika nwa nke madu si aruara madu-ibe-ya uka.
22
N'ihi na arọ ole-na-ole gābia, M'we je n'uzọ m'gaghi-alaghachi.
← Chapter 15
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 17 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42