bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 37
Job 37
Igbo 2006
← Chapter 36
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 38 →
1
Ọzọ, obim nāma jijiji bayere nka, Ọ nēme kwa nkpatu pua n'ọnọdu-ya.
2
Genu nti nke-ọma n'ime-nkpatu nke olu-Ya, Na ntamu nke nēsi n'ọnu-Ya puta.
3
N'okputu elu-igwe nile ka Ọ nēzisa ya, Ìhè-ya dikwasi kwa akuku nile nke uwa.
4
Mb͕e ọ gasiri olu nāb͕ọ uja; Ọ nēwere olu nbili-elu-Ya ma éb͕è-elu-igwe: Ọ dighi-eb͕ochi ha mb͕e anānu olu-Ya.
5
Chineke nēji olu-Ya ma éb͕è-elu-igwe n'uzọ di ebube; Ọ nēme ihe uku, ma ayi amaghi ha.
6
N'ihi na Ọ nāsi snow, Na oké miri-ozuzo, Na oké miri-ozuzo nke miri-ozuzo-Ya di ike, Di n'ala.
7
Ọ nākachi aka madu ọ bula akàra; Ka madu nile O mere we mara ya.
8
Anu-ọhia we nābà n'ọ̀té-ya, Ọ nānọdu kwa n'ebe-obibi-ya.
9
N'ime-ulo Ndida ka oké ifufe nēsi bia: Ọ bu kwa n'Ugwu ka oyi nēsi bia.
10
Anēsi n'iku-ume Chineke nye ice: Anēme kwa obosara miri ka ọ di warara.
11
Ọzọ, O nēji miri-ozuzo bob͕u oké igwe-oji; Ọ nāb͕asa igwe-oji nke ìhè-Ya:
12
Anēchighari kwa nke ahu buruburu site n'okpukpe-Ya, Ka ha we me ihe ọ bula nke Ọ nēnye ha n'iwu N'elu-uwa dum madu bi:
13
Ma ọ bu n'ihi nkpa-n'aka, ma-ọbu n'ihi uwa-Ya, Ma-ọbu n'ihi ebere, ka Ọ nēme ka ọ biarue.
14
Ṅa nti na nka, Job: Guzo, ghọta oké ọlu nile nke Chineke.
15
Ì mara otú Chineke nēnye ha iwu, Nēme kwa ka ìhè igwe-oji-Ya mua?
16
Ì mara otú oké igwe-oji ji kwuru efekefe, Oké ọlu nke Onye zuru okè n'ọmuma-ihe?
17
Gi onye uwe-gi nēkpo ọku, Mb͕e Ọ nēme ka uwa di jū site n'ifufe Ndida.
18
Ì gēso Ya me ka mbara-ígwé nile sa mbara, Nke di ike dika enyo awuru awu?
19
Me ka ayi mara ihe ayi gāsi Ya; Ayi adighi-edo okwu-ayi n'usoro n'ihi ọchichiri.
20
Àgākọrọ Ya na m'gēkwu okwu? Ma-ọbu ọ̀ di madu ọ bula siri ka eloda ya?
21
Ma ub͕u a madu ahughi ìhè nke nēb͕upu na mbara-ígwé: Ifufe we gabiga, me ka ha di ọcha.
22
N'Ugwu ka ọla-edo, bú ọmùmù-ìhè, nēsi bia: Chineke ka ebube di egwu nādikwasi.
23
Onye puru ime ihe nile, ayi achọputaghi Ya; Ọ di uku n'ike: N'ikpe na iba-uba nke ezi omume Ọ dighi-eweda n'ala.
24
N'ihi ya madu nātu egwu Ya: Ọ dighi-ahu ndi nile obi-ha mara ihe.
← Chapter 36
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 38 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42