bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 38
Job 38
Igbo 2006
← Chapter 37
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 39 →
1
Jehova we si n'oké ifufe za Job, si,
2
Ònye bu onye a nke nēme ka ndum-ọdu b͕a ọchichiri Site n'okwu ọmuma-ihe nādighi?
3
Biko, ke ihe-ọkiké n'úkwù-gi dika onye di ike: M'gāju kwa gi, gi me kwa ka M'mara.
4
Òle ebe i nọ mb͕e M'tọro ntọ-ala uwa? Gosim, ma ọ buru na i mara nghọta.
5
Ònye doro ọtùtù-ya nile, ma asi na i mara? Ma-ọbu ònye setiri eriri-ọtùtù n'elu ya?
6
N'èlu gini ka emere ka ukwu-ya nile bamie? Ma-ọbu ònye tọb͕ọrọ nkume nkuku-ya,
7
Mb͕e kpakpando ututu nētikọ nkpu ọṅù, Umu Chineke nile we tisie nkpu ọṅù ike?
8
Ma-ọbu ònye ji ibo-ọnu-uzọ mechibido oké osimiri, Mb͕e ọ waputara dika agāsi na ọ nēsi n'àkpà-nwa puta;
9
Mb͕e M'doro igwe-oji ka ọ buru uwe-ya, Na oké ọchichiri ka ọ buru ákwà-ọkiké-ya,
10
M'we kpawara ya ókèm, Tiye ihe-ntuchi na ibo-ọnu-uzọ,
11
Si, Rue ebe a ka i gābia, ma i gaghi-agabiga ya; N'ebe a ka agākwusi kwa npako nke ebili-miri-gi nile?
12
Site na nmalite ubọchi-gi ọ̀ di mb͕e i nyere ututu iwu, Me chi-ọbubọ ka ọ mara ọnọdu-ya;
13
Ka o we jide akuku nile nke uwa aka, Ewe si nime ya rurupu ndi nēmebe iwu?
14
Ọ nāb͕anwe onwe-ya dka urọ akàrà; Ha nēguzo kwa onwe-ha dika uwe:
15
Anēb͕ochi kwa ìhè-ha n'ebe ndi nēmebi iwu nọ, Anānyaji kwa ogwe-aka di elu.
16
Ì bàwo n'ebe-nsuputa nile nke oké osimiri? Ma-ọbu ì jeghariwo n'ebe michasiri emi nke ob͕u-miri?
17
Èkpugheworo gi ọnu-uzọ-ama nile nke ọnwu? Ma-ọbu ì nāhu ọnu-uzọ-ama nke onyinyo ọnwu?
18
Ì ghọtawo rue obosara uwa? Gosim, ma ọ buru na i nazuwo ya.
19
Òle ebe ọ di, bú uzọ ebe-obibi ìhè? Ọchichiri kwa, òle ebe ọ di, bú ọnọdu-ya;
20
Nke i gēwere ya je n'ókè-ala-ya, Nke i gāghọta kwa uzọ nile nke ulo-ya?
21
I mawo, n'ihi na mb͕e ahu ka anāmu gi, Ọnu-ọgugu ubọchi-gi ri-kwa-ra nne!
22
Ì bàwo n'ulo-nkwakọba nile nke snow, Ma-ọbu ì nāhu ulo-nkwakọba nile nke ákú-miri-igwe,
23
Nke M'b͕ochiworo nye mb͕e nkpà, Nye ubọchi ọ̀gù na agha?
24
Òle ebe ọ di, bú uzọ ebe anēkesa ìhè, Ebe anāb͕asa ifufe ọwuwa-anyanwu n'elu uwa?
25
Ònye waworo uzọ-miri nye iju-miri, Ma-ọbu uzọ nye àmùmà nke éb͕è-elu-igwe;
26
Ime ka miri zokwasi ala ebe ọ dighi onye ọ bula bi; Bú ọzara madu nēbighi nime ya;
27
Ime ka afọ ju nkpọnkpọ-ebe nke tọb͕ọrọ n'efu; Na ime ka o pue, bú npuputa ọhu nke ahihia ndu?
28
Miri-ozuzo, ọ̀ nwere nna? Ma-ọbu ònye muworo nkpuru igirigi?
29
N'àfọ onye ka ice nēsi puta? Hoar-frost nke elu-igwe kwa, ònye muworo ya?
30
N'ihe dika nkume ka miri nēzobe onwe-ha, Iru ob͕u-miri nāraru kwa araru.
31
Ì nēkekọta iru-utọ Pleiades, Ma-ọbu tọsa ihe-ọdudọ nile nke Orion?
32
Ì nēme ka Mazzaroth puta na mb͕e-ya? Ma-ọbu ì nēdu Bear na umu-ya?
33
Ì mawo ukpuru nile nke elu-igwe? Ma-ọbu ì nēdo ndozi-okwu-ya n'uwa?
34
Ì nēweli olu-gi elu rue igwe-oji, Ka njubiga miri we kpuchie gi?
35
Ì nēzipu àmùmà, ka ha we je, Si kwa gi, Le ayi?
36
Ònye tiyeworo amam-ihe n'akuku di nime? Ma-ọbu ònye nyeworo akọ-na-uche nghọta?
37
Ònye nāgu mbara-ígwé ọnu site n'amam-ihe? Ma-ọbu ònye nātọb͕ọ karama-akpukpọ nile nke elu-igwe ib͕apu miri-ha,
38
Mb͕e ájá nāghọ urọ, Mb͕e ọkpurukpu-ájá nile nārapara n'aru onwe-ha?
39
Ì nāchuru nne-ọdum anu-ndọb͕u? Ma-ọbu ì nēme ka afọ-iri-nri umu-ọdum ju,
40
Mb͕e ha nāmakpu n'ebe-obibi-ha, Nọdu kwa n'okwu-ọhia iche anu?
41
Ònye nēdoziri ugolo-ọma ihe-oriri-ya, Mb͕e umu-ya nētiku Chineke, Nāwaghari nēnweghi ihe-oriri?
← Chapter 37
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 39 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42