bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 31
Job 31
Igbo 2006
← Chapter 30
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 32 →
1
Mu na anyam abua b͕ara ndu; M'gēsi kwa aṅa lekwasi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke anya?
2
N'ihi na gìni bu òkè nke Chineke sitere n'elu? Ma-ọbu ihe-nketa nke Onye puru ime ihe nile sitere n'ebe di elu?
3
Ọ̀ bughi nhuju-anya n'ebe onye ajọ omume nọ, Na oké ahuhu n'ebe ndi nēme ajọ ihe nọ?
4
Yà onwe-ya adighi-ahu uzọm nile, Gu kwa nzọ-ukwum nile ọnu?
5
Ọ buru na mu na ihe-efu yikọrọ jeghari, Ọ buru kwa na ukwum ab͕aso aghughọ ọsọsọ;
6
(Ka Ọ tùam n'ihe-ọtùtù ezi omume, Ka Chineke mara kwa izu-okèm;)
7
Ọ buru na nzọ-ukwum esi n'uzọ wezuga onwe-ya, Ọ buru kwa na obim ejesowo anyam abua n'azu, Ọ buru kwa na ọlu ọ bula araparawo n'ọbu-akam abua:
8
Ka m'gha nkpuru, ma ka onye ọzọ rie; Ka eropu kwa umu nke putara n'arum.
9
Ọ buru na arafue obim ijekuru nwayi, M'we che anwu n'ọnu-uzọ madu-ibem:
10
Ka nwunyem gwere nwoke ọzọ nri, Ka ndikom ọzọ ruru kwa ala n'elu ya.
11
N'ihi na nke ahu bu nzube ọjọ; Ọzọ, nke ahu bu ajọ omume ndi-ikpe gēkpe:
12
N'ihi na ọku ka ọ bu, rue ebe-ila-n'iyì ka ọ nēripia, Ọ gēropu kwa ihe-ọmumem nile.
13
Ọ buru na ajum okwu-ikpé orùm nwoke ma-ọbu orùm nwayi, Mb͕e mu na ha nēse okwu:
14
Gini ka m'gēme kwa mb͕e Chineke nēbili? Mb͕e Ọ nēleta kwa, gini ka m'gāzaghachi Ya?
15
Ọ̀ bughi Onye ahu Nke merem nime afọ mere ya? Ọ̀ bughi otù Onye dozi-kwa-ra ayi abua nime àkpà-nwa?
16
Ọ buru na eb͕ochiem ndi nēnweghi ike n'ihe nātọ ha utọ, Ọ buru kwa na emem ka anya nwayi di-ya nwuru dala n'isi;
17
Ọ buru kwa na eriem nbì-aka-nrim, náním, Ma nwa-nb͕ei erighi nime ya;
18
(Kama site na mb͕e m'di na nwata o tozuru n'akam dika n'aka nna-ya, Ọ bu kwa site n'afọ nnem ka m'buru nwayi di-ya nwuru onye-ndú;)
19
Ọ buru na ahum madu nāla n'iyì site n'enweghi uwe, Ọ buru kwa na ob͕eye enweghi ákwà-nb͕okwasi;
20
Ọ buru na úkwù-ya agọzighm, Ọ buru kwa na esiteghi n'aji aturum me ka aru di ya ọku;
21
Ọ buru na efewom akam megide nwa-nb͕ei, N'ihi na m'nāhu onye-iye-akam n'ọnu-uzọ-ama:
22
Ka ubum si n'azu-ubu-ya dapu, Ka etijipu kwa ogwe-akam n'ọkpukpu-ya.
23
N'ihi na nhuju-anya Chineke burum oké egwu, Site kwa na nweli-elu-Ya apughm ime ihe ọ bula.
24
Ọ buru na emewom ọla-edo ka ọ buru okwukwe efum, Ọ buru kwa na asiwom ọla-edo ọma, I bu ntukwasi-obim;
25
Ọ buru na aṅuriam ọṅu n'ihi na àkùm riri nne, Na n'ihi na akam achọtawo àkú uku;
26
Ọ buru na ajum ìhè mb͕e o nēnwu, Ma-ọbu ọnwa mara nma mb͕e ọ nāga ije;
27
Ewe rafue obim na nzuzo, Akam we sutu ọnum ọnu:
28
Nke ahu bu kwa ajọ omume ndi-ikpe gēkpe: N'ihi na n'ime ihe a m'gāgọnari Chineke Nke di n'elu.
29
Ọ buru na aǹuriam n'ọdida nke onye nākpọm asi, Ma-ọbu kpọte onwem mb͕e ihe ọjọ chọtara ya;
30
(Ma enyeghm okpo-ọnum uzọ imehie N'iji ọb͕ub͕a-iyi riọ ndu-ya;)
31
Ọ buru na ndikom ulo-ikwūm asighi, Ọ gādi ayi nọ̄ nma ma asi na ayi ahu onye nējighi anu-ya riju afọ!
32
Ọ bughi n'èzí ka ọbìa nānọ ọnọdu-abali; Anam emeghe ọnu-uzọm n'ebe uzọ-amá di.
33
Ọ buru na ekpuchiwom njehiem nile dika Adam, N'izobe ajọ omumem n'obim,
34
N'ihi na anamama jijiji ìgwè madu bara uba, Na n'ihi na nleda-anya nke ab͕uru nile nēmem ka m'tua ujọ, M'we nọ dū, ghara isi n'ọnu-uzọ pua-
35
Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na enwerem onye gēgem nti! (Le, akàràm, ka Onye puru ime ihe nile zam;) Ọ gādikwam nọ̄ nma ma asi na enwerem akwukwọ nke o deworo, bú nwoke mu na ya nēse okwu!
36
N'ezie n'ubum ka m'gēburu ya; M'gēke kwa ya n'isim dika okpu-eze.
37
M'gēgosi Ya ọnu-ọgugu nzọ-ukwum; Dika onye-ndú ka m'gābiaru Ya nso.
38
Ọ buru na alam etie nkpu megidem, Ọ buru kwa na ọ̀b͕à-ya nile akwakọ ákwá;
39
Ọ buru na eriwom ihe-ọmume-ya nēnyeghi ego, Ma-ọbu me ka ndi-nwe-ya kubìe ume-ndu-ha:
40
Ka ọhia-ogwu puta n'ọnọdu ọka wheat, Ka ahihia nēsì ísì ọjọ puta kwa n'ọnọdu ọka barley. Okwu Job agwusia.
← Chapter 30
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 32 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42