bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 28
Job 28
Igbo 2006
← Chapter 27
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 29 →
1
N'ihi na ebe ọla-ọcha si aputa di, Na ebe nke diri ọla-edo ahu ha nānucha anucha.
2
Anēsi n'ájá eweputa ígwè, Anāwu kwa nkume ighọ ọla.
3
Madu emewo ọchichiri ka o nwe ọgwugwu, Rue nsọtu nile ka ya onwe-ya nēgwuputa kwa Nkume nke oké ọchichiri na onyinyo ọnwu.
4
O siwo n'ebe madu nọ dika ọbìa tua ọnu; Ha bu ndi ukwu nke nāga aga nēchezọ; Anākwuba ha udọ̀ n'ebe di madu anya, ha nākwufeghari.
5
Ala, nime ya ka nri si aputa: Ma n'okpuru ya ka atughariworo ya dika ọ bu ọku mere ya.
6
Ọnọdu sapphire ka nkume-ya nile bu, Ọ nwe-kwa-ra ájá ọla-edo.
7
Ọ bu uzọ nke udele nāmaghi, Anya agu-nkwọ ahughi kwa ya:
8
Anu-ọhia di nganga azọghi ya ukwu, Ọdum nāb͕ọ uja agabigaghi kwa n'elu ya.
9
Oké nkume ọmu ka o setipuworo aka-ya imegide; Okpùwo ugwu iru site na nkpọrọgwu-ha.
10
N'oké nkume nile ka ọ waputaworo uzọ miri si erù; Anya-ya ahuwo kwa ihe ọ bula di oké ọnu-ahia.
11
O kechiwo osimiri ka ha ghara itu miri; Ihe-nzuzo ka ọ nēme kwa ka ọ puta ìhè.
12
Ma amam-ihe, òle ebe agāchọputa ya? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta?
13
Madu amaghi ọ̀rùrù-ọnu-ya; Agaghi-achọta kwa ya n'ala ndi di ndu.
14
Ob͕u-miri siri, Ọ bughi nimem ka ọ di: Oké osimiri si-kwa-ra, Ọ dighi n'akam.
15
Adighi-enye ọla-edo makarisiri nma n'ọnọdu ya, Adighi-atù kwa ọla-ọcha ibu ọnu-ahia-ya.
16
Adighi-eji ọla-edo ọma nke Ofia, Adighi-eji kwa onyx di oké ọnu-ahia, ma-ọbu sapphire, tù ya.
17
Adighi-ewere ọla-edo na enyo turu ya: Ihe ọla-edo anuchara anucha abughi kwa ihe-nb͕anwe-ya.
18
Agaghi-ehota coral na crystal: E, nnweta amam-ihe kariri ruby.
19
Adighi-ewere topaz nke Etiopia turu ya, Adighi-eji ọla-edo ọma anāgwaghi agwa tù ya.
20
Ma amam-ihe, òle ebe o si bia? Òle ebe kwa ka ọ bu, bú ọnọdu nghọta?
21
N'ihi na ezonariwo ya n'anya ihe nile di ndu, Esiwo kwa n'anu-ufe nke elu-igwe zopu ya.
22
Ebe-ila-n'iyì na ọnwu siri, Na nti-ayi ka ayi nuworo akukọ-ya.
23
Chineke aghọtawo uzọ-ya, Ya onwe-ya amawo kwa ọnọdu-ya.
24
N'ihi na Ya onwe-ya nēlegide ihe anya rue nsọtu nile nke uwa, N'okpuru elu-igwe nile ka Ọ nāhu ihe;
25
Imere ifufe ihe-ọtùtù; Miri ka Ọ tùwo-kwa-ra n'ọtùtù.
26
Mbe Ọ tọrọ ukpuru nye miri-ozuzo, Dozi kwa uzọ nye àmùmà nke éb͕è-elu-igwe:
27
Mb͕e ahu ka Ọ huru ya, we kọ akukọ-ya; O mere ka o guzosie ike, O gwuputara ala-ya.
28
O we si madu, Le, egwu Onye-nwe-ayi, nke ahu bu amam-ihe; Ọzọ, isi n'ihe ọjọ puta bu nghọta.
← Chapter 27
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 29 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42