bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 22
Job 22
Igbo 2006
← Chapter 21
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 23 →
1
Elifaz, bú onye Timan, we za, si,
2
Ọ̀ bu Chineke ka madu nābara n'ihe? É-è, kama onye nwere uche nābara onwe-ya n'ihe.
3
Ọ̀ nātọ Onye puru ime ihe nile utọ na i bu onye ezi omume? Ma-ọbu ọ̀ bu urù n'ebe Ọ nọ na i nēme ka uzọ-gi nile zue okè?
4
Ọ̀ bu egwu-gi kpatara O ji bara gi nba, We so gi ba n'ikpé?
5
Ìhe ọjọ gi abaghi uba? Ọ dighi kwa nsọtu diri ajọ omume-gi.
6
N'ihi na i narawo nwa-nne-gi ihe-ibe n'efu, Uwe nile nke ndi b͕a ọtọ ka i nēyipu kwa.
7
I dighi-eme ka onye nāda #mbà ṅua miri, I nēb͕ochi kwa nri n'ebe onye-agu nọ.
8
Ma nwoke nke ogwe-aka-ya di ike, ọ bu ya nwe uwa; Onye anāhu iru-ọma nēbi kwa nime ya.
9
I zipuwo ndinyom di-ha nwuru n'aka efu, Anānyaji kwa ogwe-aka nke umu-nb͕ei.
10
N'ihi ya ib͕udu di gi buruburu, Oké egwu mberede nāma kwa gi jijiji,
11
Ma-ọbu ọchichiri, nke i nādighi-ahu anya, Na njubiga miri nēkpuchi gi.
12
Chìneke anọghi n'ebe di elu nke elu-igwe? Le kwa idi-elu kpakpando, na ha di elu!
13
I we si, Gini ka Chineke mara? Ò gēsi n'azu oké ochichiri kpe ikpe?
14
Igwe-oji b͕ara ọchichiri nāburu Ya ebe-nzuzo, Ọ dighi-ahu kwa uzọ; Ọ bu kwa buruburu elu-igwe ka Ọ nējeghari.
15
Ì gēdebe uzọ ochie, Nke ndikom nēme ajọ ihe zọkwasiworo ukwu?
16
Bú ndi apunara, ma mb͕e-ha akērughi, Ndi awusiri ntọ-ala-ha dika osimiri:
17
Ndi nāsi Chineke, Si n'ebe ayi nọ wezuga Onwe-gi: Ọzọ, Gini ka Onye puru ime ihe nile gēmere ha?
18
Ma Ya onwe-ya mejuru ulo nile ha n'ezi ihe: Ma ndum-ọdu ndi nēmebi iwu di anya n'ebe m'nọ.
19
Ndi ezi omume nāhu ya, we ṅuria; Onye nēmeghi ihe ọjọ nāchì kwa ha ọchì:
20
Si, N'ezie ezopuwo ha n'uwa, bú ndi nēbili imegide ayi, Ọku eripiawo kwa ihe-ha fọduru.
21
Biko, mara Ya nke-ọma, we nọ n'udo: Nime ihe ndia ka ọdi-nma gābiakute gi.
22
Biko, nara iwu n'ọnu-Ya, Do kwa okwu-Ya nile n'obi-gi.
23
Ọ buru na i laghachikute Onye puru ime ihe nile, agēwuli gi elu dika ulo; I gēme ka ajọ omume di anya n'ebe ulo-ikwū-gi nile di.
24
Tọb͕ọ kwa àkù-gi n'elu ájá, Na ọla-edo Ofia n'etiti nkume miri-iyi;
25
Onye puru ime ihe nile gābu kwa àkù-gi, Ọla-ọcha di oké ọnu-ahia ka Ọ gābu-kwa-ra gi.
26
N'ihi na mb͕e ahu ihe nke onye puru ime ihe nile gātọ gi utọ, I gēwelite-kwa-ra Chineke iru-gi.
27
I gāriọ Ya aririọ, Ọ gānu kwa gi; I gākwughachi kwa nkwa-gi nile.
28
I gēkwubì kwa okwu, ewe me ka o guzosiere gi ike; Ìhè gāmukwasi kwa uzọ-gi nile.
29
Mb͕e ha gēme ka i di ala, i gāsi, Nweli-elu di; Onye anya-ya ruru ala ka Ọ gāzọputa kwa.
30
Ọ gēme ka onye nābughi onye nēmeghi ihe ọjọ wepuga onwe-ya: E, o werewo idi-ọcha nke ọbu-aka-gi abua wepuga onwe-ya.
← Chapter 21
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 23 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42