bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Igbo
/
Igbo 2006
/
Job 8
Job 8
Igbo 2006
← Chapter 7
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 9 →
1
Bildad, bú onye Shua, we za, si,
2
Rùe ole mb͕e ka i ganēkwu ihe ndia? Rù kwa ole mb͕e ka okwu nile nke ọnu-gi gābu ifufe di ike?
3
Chineke, Ọ̀ neme ka ikpé b͕agọ ab͕agọ? Ma-ọbu Onye Nke puru ime ihe nile, Ọ̀ nēme ka ezi omume b͕agọ ab͕agọ?
4
Ọ buru na umu-gi emehiewo megide Ya, Ọ we zilaga ha n'aka nmehie-ha:
5
Ọ buru na gi onwe-gi achọsie Chineke ike, We riọ Onye Nke puru ime ihe nile aririọ-amara;
6
Ọ buru na onye di ọcha n'obi na onye ziri ezi ka i bu; N'ezie ub͕u a Ọ gētetara gi, Me ka ebe-obibi nke ezi omume-gi di n'udo.
7
Ọ bu ezie na nmalite-gi di ntà, Ma ikpe-azu-gi gēbù ibù nke-uku.
8
N'ihi na, biko, jua ọb͕o mbu, Dozie onwe-gi imata ihe ndi bu nna-ha gwuputara:
9
(N'ihi na nke nnyahuru ka ayi bu, ayi amaghi kwa ihe, N'ihi na onyinyo ka ubọchi-ayi nile bu n'elu uwa:)
10
Ndi ahu, hà agaghi-ezí gi ihe, gwa gi okwu, Si n'obi-ha weputa okwu?
11
Papyrus, Ò gētolite elu ma apiti adighi? Amì, ò gēbù ibù ma miri adighi?
12
Mb͕e ọ nọ n'ima akwukwọ ndu, mb͕e akēbighi ya, Ọ nēbu ahihia ọ bula uzọ akpọnwu.
13
Otú a ka okporo-uzọ ndi nile nēchezọ Chineke si di; Olile-anya nke onye emeruru emeru gāla n'iyì:
14
Onye agākpaji okwukwe efu ya, Ntukwasi-obi-ya bu kwa ulo ududo.
15
Ọ gādabere n'aru ulo-ya, ma ọ gaghi-eguzo: Ọ gējide ya, ma ọ gaghi-eguzosi ike.
16
Dika osisi ndu ka ọ di n'iru anyanwu, Ome-ya nēpusa n'ubi-ya ab͕ara ogige.
17
Nkpọrọgwu-ya nēkekọta onwe-ha n'aru obo nkume, Ọ nāhu ebe nkume anya.
18
Ọ buru na esi n'ebe-ya loda ya, Ọ gāgọnari kwa ya, si, Ahughm i.
19
Le, nka bu obi-utọ, nke uzọ-ya, Ma ndi ọzọ gēsi n'ájá pue.
20
Le, Chineke agaghi-aju onye zuru okè, Ọ gaghi-ejide kwa aka ndi nēme ihe ọjọ.
21
Rue mb͕e Ọ gēwere ichì-ọchì mejue ọnu-gi, Were kwa iti-nkpu mejue eb͕ub͕ere-ọnu-gi.
22
Ndi nākpọ gi asì gēyi ihere dika uwe; Ulo-ikwū nke ndi nēmebi iwu agaghi-adi kwa.
← Chapter 7
Jump to:
Chapter 1
Chapter 2
Chapter 3
Chapter 4
Chapter 5
Chapter 6
Chapter 7
Chapter 8
Chapter 9
Chapter 10
Chapter 11
Chapter 12
Chapter 13
Chapter 14
Chapter 15
Chapter 16
Chapter 17
Chapter 18
Chapter 19
Chapter 20
Chapter 21
Chapter 22
Chapter 23
Chapter 24
Chapter 25
Chapter 26
Chapter 27
Chapter 28
Chapter 29
Chapter 30
Chapter 31
Chapter 32
Chapter 33
Chapter 34
Chapter 35
Chapter 36
Chapter 37
Chapter 38
Chapter 39
Chapter 40
Chapter 41
Chapter 42
Chapter 9 →
All chapters:
1
2
3
4
5
6
7
8
9
10
11
12
13
14
15
16
17
18
19
20
21
22
23
24
25
26
27
28
29
30
31
32
33
34
35
36
37
38
39
40
41
42